Jump to content

ọkpụkpụ apata ụkwụ

O sị Wiktionary
Ọkpụkpụ apata ụkwụ

Nkọwa

[dezie]
  • Nke a bụ nani ọkpụkpụ dị n’apata ụkwụ mmadụ nke isi ya abụọ dị n'úkwù na ikpere . Ọ bụkwa ọkpụkpụ kachasị ogologo, kachasị gba ọkpụrụkpụ n’ahụ mmadụ
  • ọkpụkpụ apata ụkwụ ahụhụ
    akụkụ nke atọ nke ụkwụ ụmụ ahụhụ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Kedu ka esi emezi ọkpụkpụ apata ụkwụ mgbe ọgbajiri?
  • Ndị dibia bekee maara anya iwa ọkpụkpụ bu naanị ndị nwere ike idozi ọkpụkpụ apata ụkwụ gbajiri agbaji.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Femur

pFad - Phonifier reborn

Pfad - The Proxy pFad of © 2024 Garber Painting. All rights reserved.

Note: This service is not intended for secure transactions such as banking, social media, email, or purchasing. Use at your own risk. We assume no liability whatsoever for broken pages.


Alternative Proxies:

Alternative Proxy

pFad Proxy

pFad v3 Proxy

pFad v4 Proxy