Igbo Year 8

Download as docx, pdf, or txt
Download as docx, pdf, or txt
You are on page 1of 20

Pleroma International High School

Lesson Note
We Topic Contents.
ek
1 Agụmagụ Nkọwa, nkenuudi agụmagụ
2 Agụmagụ Agụmagụ n’ụdị ekwurekwu
3 Agụmagụ Agụmagụ n’ụdị abụ
4 Mkpoputa ihe Mkpoputa ihe ana-azu
N’ụlọakwụkwọ
5 Ọnụ ọgụgụ Nkenuudi ọnụ ọgụgụ
6-7 Mid term test/Break Mid term test/Break
8 Nkeji asụsụ Aha, mkpọaha, njikọ,
mbuzo
9 Akara edemede Kpom , rikom, akara ajụjụ,
10 Ịgụ ịzụ Ịgụ ịzụ, ọnwa.

PIHS Autumn Term


Pleroma International High School
Lesson Note
Ihe ọmụmụ: Asụsụ Igbo
Isiokwu: Agụmagụ ọdinaala
Week 2

WALT [We Are Learning To] Key words


Mmụta nkọwa Agụmagụ Agụmagụ: literature
Agụmagụ ọdinaala na nkọwa ya
Nkenụụdi Agụmagụ Agụmagụ ọdinaala: traditional or
oral literature

STARTER
Nkọwa Agụmagụ ( literature)
Agụmagụ bụ ọrụ nka na echiche miri emi nke eji egosiputa
mbuuuche na akparama agwa.
Agụmagụ ọdinaala ( oral literature/ traditional literature)
Agụmagụ ọdinaala bụ udi agụmagụ a na- akọ n’ọnụ edeghi ya ede, ọ
bụ osi n’aka fere n’aka, osi na aka nne na nna o fere ụmụ ha wee si
otu ahụ gbasa rụọ ọgbọ na ọgbọ. Agụmagụ ọdinaala enweghị onye
nwee ya kama ọ bụ nke ọhaneze
Ọ bụ n’oge abali ka eji enwe agụmagụ ọdinaala ụfọdụ. Nke kacha
eme abalị bụ akụkọ ifo. Enwere agụmagụ ọdinaala ndị dị ka
agwụgwa na okwu ntuhi na ndị ọzọ.

Nkenụụdi Agụmagụ ọdinaala


E nwere nkenụụdi Agụmagụ ọdinaala atọ.

PIHS Autumn Term


Pleroma International High School
Lesson Note
1. Akụkọ ( prose).
2. Ejije ( drama)
3. Abụ ( poetry).
Akụkọ : E kere akụkọ ụzọ abụọ
(I ) akụkọ ifo na
( II) akụkọ n’egwu
I. Akụkọ ifo : akụkọ ifo bụ akụkọ gbakwasara ụkwụ n’ala
ụmụ anụmanụ, ala mmụọ na ala mmadụ. N’ akụkọ ifo
anụmanụ nwere ike lụọ mmadụ, mmụọ na mmadụ nwere
Ike biri dika dị na nwunye. N’ akụkọ ifo anụ bụ isi
sekpu ntị na- abukari mbe ( tortoise).
Uru akụkọ ifo bara
1. Ọ na-eme ka ụmụaka gbake mụrụ anya
2. Eji ya akuziri ụmụaka ihe
3. Eji ya anọri oge
4. Ọ na – enye obi añụrị
5. Ụmụaka ji ya amụ ikwu okwu
II. Akụkọ n’egwu.: Akụkọ n’egwu bụ ụdị akụkọ eji egwu
akọpụta
Omumatu:
Nwaaniiga o, Nwaaniiga.
Gịnị mere Nwaaniiga
Nwaaniiga oo Nwaaniiga
Ụkwa dagburu Nwaaniiga
Gịnị mere ụkwa ahụ
Mkpọ duturu ụkwa, ụkwa dagburu Nwaaniiga

PIHS Autumn Term


Pleroma International High School
Lesson Note
Gịnị mere mkpu ahụ
Akika tara mkpu, mkpu duturu ụkwa, ụkwa dagburu
Nwaaniiga dgz
Uru akụkọ n’egwu bara :
1. Ọ na- enye obi añụrị
2. Ọ na-eme ka ụmụaka chemie echiche
3. Ọ na-amuba amamihe ụmụaka
4. Ụmụaka eji ya amata aha ụmụ anụmanụ

Week 3

PIHS Autumn Term


Pleroma International High School
Lesson Note
Ihe Ọmụmụ: Asụsụ Igbo
Isiokwu: Agụmagụ ọdinaala n’ụdị ejije na abụ

WALT [We Are Learning to ] Key words


Agụmagụ ọdinaala n’ụdị ejije Abụ: poetry
Agụmagụ Ọdinaala n’ụdị abụ
Ejije drama

STARTER
Agụmagụ ọdinaala n’ụdị ejije :
Agụmagụ ọdinaala n’ụdị ejije bụ ụdị agụmagụ eji egwuruegwu.
Omumatu
1.
Kpakpando…kpakoro
Kpakpakoro…..kpakoro.
Udu m ooo …. Ogene
Udu m ooo. .,.. ogene
Onye ọ mara …kpu ya ya ya kpu ya
2.
Onye na-ako ede

PIHS Autumn Term


Pleroma International High School
Lesson Note
Ede mara mma ọkụkọ
Onye na-ako ede
Ede mara mma ọkụkọ
Ada na-ako ede
Ede màrà mma ọkụkọ
Uru agụmagụ bara.

1. Ọ n’eme ụmụaka gbasie ike


2. Ọ na-enyere ụmụaka imata aha ụmụ anụmanụ
3. E ji ya anọri oge
4. Eji ya amụta ihe
5. Ọ na – enye obi añụrị
Agụmagụ ọdinaala n’ụdị abụ
Agụmagụ ọdinaala n’ụdị abụ bu ụdị agụmagụ eji abụ emepụta.
Enwere ụdị abụ dị icheche maka ọnọdụ dị icheche. Enwere abụ iwe,
abụ agha, abụ ọnwụ, abụ nwa, dgz
Omumatu
Abụ agha

Nzọgbu nzọgbu…. Enyi mba enyi


Nzọgbu … enyi mba enyi
Zọgbuo nwoke enyi mba enyi

PIHS Autumn Term


Pleroma International High School
Lesson Note
Zọgbuo nwanyị enyi mba enyi.
Abụ ọnwụ

Ọnwụ bụ onye ohi ooo


Ọnwụ bụ onye ohi ooo
Ọzụru ọgbalaka.
Abụ nwa

Onye mere Nwa n’ebe akwa


Egbe mere Nwa n’ebe akwa
Wete uziza weta ose
Weta amara nkuru ofe
Ka ụmụ nnụnụ racha aka.

Week 4.
Isiokwu: mkpọputa na ịgụpụta ihe.
PIHS Autumn Term
Pleroma International High School
Lesson Note

WALT [We Are Learning To] Keywords


 Ikpoputa mkpụrụ okwu ụfọdụ Ikpoputa: pronounce
 Imu otu esi aguputa ihe Aguputa: to read

STARTER

Mkpọputa ihe ndị a na- ahụ n’ụlọakwụkwọ .


Nzuuodee
Ụgbọ ọcha
Mkpịsịodee
Oche
Ọbá akwụkwọ
Akwụkwọ ọgụgụ
Kọmpita.
Ndoakara
Uwe akwụkwọ
Akpa akwụkwọ
Mkpọputa ihe a na-ahụ n’ụlọ obibi

PIHS Autumn Term


Pleroma International High School
Lesson Note
Oche
Ihe kiri oyiyi
Igbe ákwà
Elekere
Akwa
Nma/ mma
Efere
Ngaji
Iko
Mmiri
Akwụkwọ
Ụlọuka
Ụlọ ahịa
Ekpere
Ọchị
Igwe.
Iji ihe ndị a mepụta nke nke ahiri mfe.
Efere ahụ dị ọcha.
A chọrọ m ịsa efere ugbu a.

PIHS Autumn Term


Pleroma International High School
Lesson Note
Nne m na-asa akwa .

Week 5

Isiokwu: ọnụ ọgụgụ

WALT [We Are Learning To] Keywords.


1. Identify Igbo Numbers Ọnụ ọgụgụ: number
Say the Igbo Numbers Ụdị: types
correctly.
Identify types of Igbo Numbers
PIHS Autumn Term
Pleroma International High School
Lesson Note

Mbido ( STARTER)

Ụdị ọnụọgụgụ / nọmba ( types of numbers)

 Ọnụ ọgụgụ nzuruoke ( whole/ cardinal numbers) nọmba ndị a nọrọ


onwe ha, ha bidoro na efu gụrụ gawa. Ọmụmaatu: 0,
1,2,3,4,5,6,7,8,9,10,11,12,13,14,15,16,17,18,19,20,21,22,23,24,25,
30,40,50,100,1000,……….
 Ọnụ ọgụgụ mweabụọ/ nọmba mweabụọ ( Even Numbers): nọmba
mweabụọ bu nọmba ndị ahụ nọmba abụọ ga eke ma agaghị enwe
ọmara. Ọmụmaatu: 2,4,6,8,10,12,14,16,18,20,22,24,26,28,30, 40,50,100,
…….
 Nọmba Nsoabụọ (Odd Numbers) nọmba Nsoabụọ bụ nọmba ndị ahụ
na-enwe ọmara mgbe nọmba abụọ kere ha, ma ha adighi enwe
ọmara mgbe ha kere onwe ha. Ha bu;
1,3,5,7,11,13,19,21,23,25,27,29,31,33,35,39,41,43,45…………..
 Nọmba Mpekele ( fractional numbers) : nọmba mpekele na adị abụọ,
otu na anọ n’elu ( nnọneelu – numerator ) ebe nke ọzọ na anọ n’ala
( nnọnaala- denominator) ọmụmaatu: 2/4 abụọ n’ime anọ

⅗ atọ n’ime ise

⅘ anọ n’ime ise

⅝ ise n’ime asatọ

 Nọmbaọgwa ( mixed numbers) : nọmbaọgwa bu nọmba nwere nọmba


nzuruoke na nọmba Mpekele ọmụmaatu;

PIHS Autumn Term


Pleroma International High School
Lesson Note
1⅔ = otu, na abụọ n’ime ise

2¾ = abụọ,na atọ n’ime anọ

3 ⅚ = atọ, na ise n’ime isii

7 ⅞ = asaa, na asaa n’ime asatọ.

Week 6
Subject: Igbo Language
Topic: Ihe di iche iche na eme n’ ụlọ (House chores)

WALT [We Are Learning To] Keywords.


2. Identify Igbo Numbers Ọnụ ọgụgụ: number
Say the Igbo Numbers Ụdị: types
correctly.
Identify types of Igbo Numbers

PIHS Autumn Term


Pleroma International High School
Lesson Note

STARTER ( Mbido)
AHIRIỌKWỤ (SENTENCES)
1. Anyi na -asa ákwà We are washing cloths
2. Ego na- egwu egwu Ego is playing
3. Nna m na- arahu ụra My father is sleeping
4. Ọ na- agụ akwụkwọ He or She is reading
5. Anyi na- ede ákwà We are ironing cloths
6. Ana m ekpe- ekpere I am praying
7. Ha na- asa ahụ They are bathing
8. Obi na- eri nri Obi is eating
9. Nne m na- esi nri My mother is cooking
10. Ada na- aza ụlọ Ada is sweeping the house

Subject: Igbo Language


Week 8
Topic:
WALT [We Are Learning To Keywords
Identify the parts of speech in Igbo Parts of speech are group of words
Mention the parts of the speech in Igbo assigned in accordance with its syntactic
Make sentences with the parts of the speech in function sharing important syntactic
Igbo features. The French language
categorizes its parts of speech into nine
broad groups.

PIHS Autumn Term


Pleroma International High School
Lesson Note
A part of speech is a term used in grammar for one of the nine main categories into
which words are classified according to their functions in sentences, such as nouns or verbs.
Also known as word classes, these are the building blocks of grammar.
They are:
Aha Noun
Nnọ chiaha Pronoun
Mbuụzọ Preposition
Nkọ waaha Adjective
Njiko Conjunction
Nkwuwa Adverb
Ngwaa Verb
Ntimkpụ Interjection

AHA ( THE NOUN): Aha bụ mkpụrụokwu niile na arụtụ aka n’aha ihe,di ka:
ọ kụkọ ,Adaeze,Mbanọ ,Akwa.
Nkenụụdị Aha:
Aha mmadụ Ada,Nkechi,Obi,Emeka.
Aha anụmanụ: Agụ,Egbe, Ewụ,Nkita.
Aha obodo: Abuja, Aba, Owerri.
Aha ihe: Oche,Ite,akpa.

AHIRIỌKWỤ (SENTENCES)
1. Aha m bụ Ada My name is Ada.
2. Ewu bụ anụmanụ Goat is an animal.
3. E bi m na Port Harcourt I live in Port Harcourt.

PIHS Autumn Term


Pleroma International High School
Lesson Note
4. A chọ rọ m ite I want a pot.
NNỌCHIAHA (PRONOUN)
Nnọ chiaha bụ okwu ndi na anọ chi anya aha n’ahịrịokwu.
Nkenụụdị Nnọ chiaha:
Mkpoolu Ubara(plural)
Singular
Onye mbụ (First person) m/mụ anyị
Onye abụọ (Second person) i/gị unu
Onye atọ (Third person) ọ /o/ya ha

MBUỤZỌ (PREPOSITION)
Mbuụzọ bụ okwu na egosi ebe ihe na mmadụ di.
‘Na’ bụ mkpụrụokwu eji ama mbụụzọ n’asụsụ Igbo
Nkenụụdị Mbụụzọ :
(‘Na’ before a vowel)
na + elu - n’elu (up) Azụ ahụ nọ n’elu oche.
na + ime - n’ime (in) Ha nọ n’ime ụlọ .
na + ala – n’ala (down) Ada bi n’ala.
(‘Na’ before a consonant)
na mgbede (in the evening ) Uche ga-abia na mgbede.
na Legos (in Lagos) Nne bi na Legos.
Subject: Igbo Language

PIHS Autumn Term


Pleroma International High School
Lesson Note

Week 9
Topic: Akara edemede

WALT [We Are Learning To] Keywords


Mention the punctuation marks in Punctuation marks are marks such as
Igbo Language. comma, full stop, colon used in
Make sentences with the punctuation writing to separate sentences to clarify
marks in Igbo Language. meaning.
Identify the punctuation marks in
Igbo language.

PIHS Autumn Term


Pleroma International High School
Lesson Note
AKARADEDEMEDE (PUNCTUATION MARKS)
. full stop (Kpọm)
? question mark (akara ajụjụ )
! exclamation mark (mkpu akara)
, comma (rịkọm )
; semicolon (Kpọm rịkọm)
: …colon (Kpọm Kpọm)
— hypen (akara uhie )
’ apostrophe (rịkọm elu )
[], () parenthesis (akara mkpuchi )

«» inverted commas (akara uhie


AHIRIIOKWU (SENTENCES)
1.Obi jere ahia.
Obi went to the market.
2. Nne m si,ọ na aga ụlọ kụa.
My mother said she is going to the market.
3. Nkita no n’elu oche.
The dog is on the chair.
4. Nna m zụtara:ji,ede,anụ,azu,achicha na agwa.
My father went to the market and bought yam, cocoyam, meat, fish, bread and beans.
5. Etiri ya ihe;maka na okpegi ekpere.
He or She was beaten because he or she didn’t pray.
6. Bia ebe a.
Come here
7. Kedụ maka nne gị?
How is your mother?

PIHS Autumn Term


Pleroma International High School
Lesson Note
8. Oke no n’ime akpa m.
A rat is inside my bag.
9. Nne m na esi: ji,ede na ofe.
My mother is cooking: yam,cocoyam and soup.
10.Chineke m eeh!
My God!

Subject: Igbo Language


Topic: Igbo days and weeks
Week 10.
WALT [We Are Learning To] Keywords
Mention the punctuation marks in Punctuation marks are marks such as
Igbo Language. comma, full stop, colon used in
Make sentences with the punctuation writing to separate sentences to clarify
marks in Igbo Language. meaning.
Identify the punctuation marks in
Igbo language.

PIHS Autumn Term


Pleroma International High School
Lesson Note

MARKET DAY
IGBO NAME DERIVED
Male Female
Eke Okeke or Nweke Mgbeke
Orie Okorie or Nworie Mgborie
Afor Okafor or Nwafor Mgbafor
Nkwo Okonkwo or Nwankwo Mgbokwo
Days of the weeks in Igbo language: izu
They are:
First week izu mbụ
Second week izu abụọ
Third week izu atọ
Fourth week izu anϙ
Fifth week izu ise
Sixth week izu isii
Seventh week izu asaa

Month of the year in Igbo language: ϙnwa


They are:

PIHS Autumn Term


Pleroma International High School
Lesson Note
First month ϙnwa mbụ n’afϙ January
Second month ọnwa abụọ n’afϙ February
Third month ọnwa atọ n’afϙ March
Fourth month ọnwa anϙ n’afϙ April
Fifth month ϙnwa ise n’afϙ May
Sixth month ϙnwa isi n’afϙ June
Seventh month ọnwa asa n’afϙ July
Eight month ọnwa asatọ n’afϙ August
Ninth month ọnwa itϙϙlụ n’afϙ September
Tenth month ϙnwa iri n’afϙ October
Eleventh month ọnwa iri na ϙtϙ n’afϙ November
Twelfth month ϙnwa iri na abụọ n’afϙ December

PIHS Autumn Term

You might also like

pFad - Phonifier reborn

Pfad - The Proxy pFad of © 2024 Garber Painting. All rights reserved.

Note: This service is not intended for secure transactions such as banking, social media, email, or purchasing. Use at your own risk. We assume no liability whatsoever for broken pages.


Alternative Proxies:

Alternative Proxy

pFad Proxy

pFad v3 Proxy

pFad v4 Proxy